Abụ Ọma 30:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova, ọ bụ gị ka m nọ na-akpọku.+ Ọ bụkwa gị, Jehova, ka m nọ na-arịọ ka i meere m amara.