Abụ Ọma 35:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Biko, ekwela ka ha gwa onwe ha, sị: “Ntọọ ya! Anyị enwetala ihe anyị chọrọ.” Ekwela ka ha sị: “Anyị alaala ya n’iyi.”+
25 Biko, ekwela ka ha gwa onwe ha, sị: “Ntọọ ya! Anyị enwetala ihe anyị chọrọ.” Ekwela ka ha sị: “Anyị alaala ya n’iyi.”+