Abụ Ọma 36:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ezi omume gị dị ka nnukwu ugwu.*+ Ihe ndị ị na-ekpebi karịrị akarị. Ha dị omimi ka ogbu mmiri.+ Jehova, ị na-echebe* mmadụ na anụmanụ.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 36:6 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 5/2024, p. 1-2
6 Ezi omume gị dị ka nnukwu ugwu.*+ Ihe ndị ị na-ekpebi karịrị akarị. Ha dị omimi ka ogbu mmiri.+ Jehova, ị na-echebe* mmadụ na anụmanụ.+