Abụ Ọma 37:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma a ga-ebibi ndị ajọ omume.+ Ndị iro Jehova ga-ala n’iyi otú ahịhịa ndị dị n’ebe mara mma anụmanụ na-ata ahịhịa si akpọnwụ. Ha ga-apụ n’anya ka anwụrụ ọkụ.
20 Ma a ga-ebibi ndị ajọ omume.+ Ndị iro Jehova ga-ala n’iyi otú ahịhịa ndị dị n’ebe mara mma anụmanụ na-ata ahịhịa si akpọnwụ. Ha ga-apụ n’anya ka anwụrụ ọkụ.