Abụ Ọma 37:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Onye ajọ omume na-agbaziri ihe, ma ọ naghị akwụghachi. Ma onye ezi omume na-emesapụ aka,* na-emetekwara ndị mmadụ ebere.*+
21 Onye ajọ omume na-agbaziri ihe, ma ọ naghị akwụghachi. Ma onye ezi omume na-emesapụ aka,* na-emetekwara ndị mmadụ ebere.*+