Abụ Ọma 40:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma, m bụ ogbenye, e nweghịkwa onye na-enyere m aka. Ka Jehova gee m ntị. Ọ bụ gị na-enyere m aka, ọ bụkwa gị na-anapụta m.+ Chineke m, biko, egbula oge.+
17 Ma, m bụ ogbenye, e nweghịkwa onye na-enyere m aka. Ka Jehova gee m ntị. Ọ bụ gị na-enyere m aka, ọ bụkwa gị na-anapụta m.+ Chineke m, biko, egbula oge.+