Abụ Ọma 44:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ị na-eme ka anyị na-agbaghachi azụ ma anyị hụ ndị iro anyị.+ Ndị kpọrọ anyị asị na-anara anyị ihe ọ bụla ha chọrọ.
10 Ị na-eme ka anyị na-agbaghachi azụ ma anyị hụ ndị iro anyị.+ Ndị kpọrọ anyị asị na-anara anyị ihe ọ bụla ha chọrọ.