-
Abụ Ọma 44:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ma ị sụọla anyị akwụ n’ebe nkịta ọhịa na-ebi.
I jirila oké ọchịchịrị kpuchie anyị.
-
19 Ma ị sụọla anyị akwụ n’ebe nkịta ọhịa na-ebi.
I jirila oké ọchịchịrị kpuchie anyị.