Abụ Ọma 55:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ka e bibie ha.+ Ka ha banye n’ili* ná ndụ. N’ihi na ihe ọjọọ juru n’ebe ha bi, jukwa ha n’obi.