Abụ Ọma 59:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na ọ bụ gị, Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ Chineke Izrel.+ Bilie lebara mba niile anya. Emerela ndị ọjọọ ọ bụla na-agba mmadụ mgba okpuru ebere.+ (Sila)
5 N’ihi na ọ bụ gị, Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ Chineke Izrel.+ Bilie lebara mba niile anya. Emerela ndị ọjọọ ọ bụla na-agba mmadụ mgba okpuru ebere.+ (Sila)