Abụ Ọma 59:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Okwu ọjọọ na-adapụsị ha n’ọnụ. Ọnụ ha dị ka mma agha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-anụkwanụ ihe anyị na-ekwu?”+
7 Okwu ọjọọ na-adapụsị ha n’ọnụ. Ọnụ ha dị ka mma agha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-anụkwanụ ihe anyị na-ekwu?”+