Abụ Ọma 63:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma, eze ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe Chineke meere ya. Onye ọ bụla nke na-eji aha Chineke aṅụ iyi ga-enwe obi ụtọ,*N’ihi na a ga-emechi ọnụ ndị na-ekwu okwu ụgha.
11 Ma, eze ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe Chineke meere ya. Onye ọ bụla nke na-eji aha Chineke aṅụ iyi ga-enwe obi ụtọ,*N’ihi na a ga-emechi ọnụ ndị na-ekwu okwu ụgha.