Abụ Ọma 64:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha anaghị akwụsị iche echiche ọjọọ.* Ha na-akpa otú ha ga-esi sie ọnyà. Ha na-asị: “Ònyekwanụ ga-ahụ ọnyà ndị ahụ?”+
5 Ha anaghị akwụsị iche echiche ọjọọ.* Ha na-akpa otú ha ga-esi sie ọnyà. Ha na-asị: “Ònyekwanụ ga-ahụ ọnyà ndị ahụ?”+