Abụ Ọma 68:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ka e too Jehova, onye na-eburu anyị ibu anyị kwa ụbọchị,+Ezi Chineke, onye na-azọpụta anyị. (Sila)
19 Ka e too Jehova, onye na-eburu anyị ibu anyị kwa ụbọchị,+Ezi Chineke, onye na-azọpụta anyị. (Sila)