Abụ Ọma 70:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma, m bụ ogbenye, e nweghịkwa onye na-enyere m aka.+ Chineke, biko, mee ngwa ngwa nyere m aka.+ Ọ bụ gị na-enyere m aka, ọ bụkwa gị na-anapụta m.+ Jehova, biko, egbula oge.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 70:5 Ụlọ Nche,5/15/1991, p. 23
5 Ma, m bụ ogbenye, e nweghịkwa onye na-enyere m aka.+ Chineke, biko, mee ngwa ngwa nyere m aka.+ Ọ bụ gị na-enyere m aka, ọ bụkwa gị na-anapụta m.+ Jehova, biko, egbula oge.+