Abụ Ọma 71:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Chineke, biko, m megodị agadi gbaa isi awọ́, ahapụla m.+ Biko, ka m kọọrọ ọgbọ na-abịa abịa banyere ike* gị,Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ihe ndị dị ukwuu ị na-eme.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 71:18 Ụlọ Nche,1/15/2014, p. 236/1/2007, p. 29-305/15/1997, p. 19-20
18 Chineke, biko, m megodị agadi gbaa isi awọ́, ahapụla m.+ Biko, ka m kọọrọ ọgbọ na-abịa abịa banyere ike* gị,Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ihe ndị dị ukwuu ị na-eme.+