Abụ Ọma 71:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Chineke, ezi omume ị na-eme karịrị nnọọ akarị.+ I meela ọtụtụ ihe dị egwu. Chineke, ònye dị ka gị?+
19 Chineke, ezi omume ị na-eme karịrị nnọọ akarị.+ I meela ọtụtụ ihe dị egwu. Chineke, ònye dị ka gị?+