Abụ Ọma 76:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Kwenụ Jehova bụ́ Chineke unu nkwa ma mezuo ya.+ Ka ndị niile gbara ya gburugburu tụọ egwu ya ma weta onyinye ha.+
11 Kwenụ Jehova bụ́ Chineke unu nkwa ma mezuo ya.+ Ka ndị niile gbara ya gburugburu tụọ egwu ya ma weta onyinye ha.+