Abụ Ọma 77:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M chọrọ Jehova n’oge m nọ ná nsogbu.+ N’abalị, m gbasara aka m na-ekpe ekpere. Ike agwụghị m. Ma a kasighị m obi.
2 M chọrọ Jehova n’oge m nọ ná nsogbu.+ N’abalị, m gbasara aka m na-ekpe ekpere. Ike agwụghị m. Ma a kasighị m obi.