Abụ Ọma 78:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 O ji akụ́ mmiri ígwé laa osisi vaịn ha n’iyi,+Jirikwa akụ́ mmiri ígwé bibichaa osisi sịkamọ ha.