Abụ Ọma 80:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Gịnị mere i ji kwatusịa mgbidi e ji nkume rụọ, bụ́ ndị gbara osisi vaịn ahụ gburugburu,+Nke meziri ndị niile na-agafe agafe ji na-aghọrọ mkpụrụ ya?+
12 Gịnị mere i ji kwatusịa mgbidi e ji nkume rụọ, bụ́ ndị gbara osisi vaịn ahụ gburugburu,+Nke meziri ndị niile na-agafe agafe ji na-aghọrọ mkpụrụ ya?+