Abụ Ọma 81:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma ọ ga na-enye gị* ọka wit kacha mma,+Ọ ga na-enyekwa gị mmanụ aṅụ si n’oké nkume ruo mgbe afọ juru gị.”+
16 Ma ọ ga na-enye gị* ọka wit kacha mma,+Ọ ga na-enyekwa gị mmanụ aṅụ si n’oké nkume ruo mgbe afọ juru gị.”+