Abụ Ọma 83:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Lee, ndị iro gị na-eme mkpọtụ.+ Ndị kpọrọ gị asị na-ama gị aka.* Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 83:2 Ụlọ Nche,10/15/2008, p. 137/15/2006, p. 11