Abụ Ọma 83:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha na-asị: “Bịanụ ka anyị kpochapụ ha ka ha ghara ịbụkwa mba,+Ka a gharazie icheta aha Izrel ọzọ.” Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 83:4 Ụlọ Nche,10/15/2008, p. 13-14