Abụ Ọma 89:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụ gị nwe eluigwe, ụwa bụkwa nke gị.+ Ọ bụ gị kere ala na ihe niile juru na ya.+