Abụ Ọma 89:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 M ga-egosi ya na m bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi, gosikwa ya na m hụrụ ya n’anya,+A ga-emekwa ka o nwekwuo ike* n’ihi aha m.
24 M ga-egosi ya na m bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi, gosikwa ya na m hụrụ ya n’anya,+A ga-emekwa ka o nwekwuo ike* n’ihi aha m.