Abụ Ọma 91:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ ga-eji nku ya kpuchie* gị,Nku ya ga-abụkwara gị ebe mgbaba.+ Eziokwu ya+ ga na-echebe gị otú nnukwu ọta+ na mgbidi siri ike si echebe mmadụ. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 91:4 Ụlọ Nche,10/1/2002, p. 1211/15/2001, p. 16-176/15/2001, p. 264/15/2000, p. 7
4 Ọ ga-eji nku ya kpuchie* gị,Nku ya ga-abụkwara gị ebe mgbaba.+ Eziokwu ya+ ga na-echebe gị otú nnukwu ọta+ na mgbidi siri ike si echebe mmadụ.