Abụ Ọma 97:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na Jehova, ọ bụ gị bụ Onye Kacha Elu n’ụwa niile. Ị dị ezigbo elu karịa chi niile ọzọ.+