Abụ Ọma 102:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ndụ m na-agwụ n’ike n’ike ka ebe anwụrụ ọkụ na-ekusasị. Ọkpụkpụ m na-ere m ọkụ ka à ga-asị na a kwanyere ya ọkụ.+
3 N’ihi na ndụ m na-agwụ n’ike n’ike ka ebe anwụrụ ọkụ na-ekusasị. Ọkpụkpụ m na-ere m ọkụ ka à ga-asị na a kwanyere ya ọkụ.+