Abụ Ọma 105:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Chineke mere ka ndị ya mụọ ọtụtụ ụmụ.+ O mere ka ha dị ike karịa ndị iro ha.+