Abụ Ọma 105:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 O meghere nnukwu nkume, mmiri agbapụtawa.+ Mmiri a nọ na-asọ n’ọzara ka à ga-asị na ọ bụ osimiri.+
41 O meghere nnukwu nkume, mmiri agbapụtawa.+ Mmiri a nọ na-asọ n’ọzara ka à ga-asị na ọ bụ osimiri.+