Abụ Ọma 106:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ha nọ na-egbu* ndị aka ha dị ọcha,+Ya bụ, ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị,Ndị ha ji chụọrọ arụsị dị iche iche ndị Kenan na-efe àjà.+ Ọbara ndị ha gburu wee merụọ ala ahụ.
38 Ha nọ na-egbu* ndị aka ha dị ọcha,+Ya bụ, ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị,Ndị ha ji chụọrọ arụsị dị iche iche ndị Kenan na-efe àjà.+ Ọbara ndị ha gburu wee merụọ ala ahụ.