Abụ Ọma 107:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ma ọ na-anapụta ndị ogbenye a na-emegbu emegbu,+Na-emekwa ka ezinụlọ ha dị ọtụtụ ka ìgwè atụrụ.