Abụ Ọma 108:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Chineke, ọ́ bụghị gị, onye jụrụ anyị,Chineke anyị, onye na-anaghịzi anọnyere ndị agha anyị ma ha gaa agha?+
11 Chineke, ọ́ bụghị gị, onye jụrụ anyị,Chineke anyị, onye na-anaghịzi anọnyere ndị agha anyị ma ha gaa agha?+