Abụ Ọma 109:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi na onye ajọ omume na onye aghụghọ na-akatọ m. Ha na-ekwu okwu ụgha banyere m.+