Abụ Ọma 109:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ka Jehova cheta mmehie nna nna ya hà,+Ka a gharakwa ichefu mmehie nne ya.