Abụ Ọma 110:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova ga-eme ka ọchịchị gị* si na Zayọn ruo n’ebe ndị ọzọ. Ọ sịrị: “Gaa meriwe n’etiti ndị iro gị.”+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 110:2 Ụlọ Nche,7/1/1990, p. 20-21
2 Jehova ga-eme ka ọchịchị gị* si na Zayọn ruo n’ebe ndị ọzọ. Ọ sịrị: “Gaa meriwe n’etiti ndị iro gị.”+