Abụ Ọma 111:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ gbapụtala ndị ya.+ צ [Sadee] O nyere iwu ka ọgbụgba ndụ ya dịruo mgbe ebighị ebi. ק [Kof] Aha ya dị nsọ, bụrụkwa ihe e kwesịrị ịna-atụ egwu.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 111:9 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 23-24
9 Ọ gbapụtala ndị ya.+ צ [Sadee] O nyere iwu ka ọgbụgba ndụ ya dịruo mgbe ebighị ebi. ק [Kof] Aha ya dị nsọ, bụrụkwa ihe e kwesịrị ịna-atụ egwu.+