Abụ Ọma 112:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ na-enwuru ndị obi ha dị ọcha ka ìhè nke na-enwu n’ebe gbara ọchịchịrị.+ ח [Het] O nwere ọmịiko,* na-eme ebere,+ bụrụkwa onye ezi omume. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 112:4 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 26-27
4 Ọ na-enwuru ndị obi ha dị ọcha ka ìhè nke na-enwu n’ebe gbara ọchịchịrị.+ ח [Het] O nwere ọmịiko,* na-eme ebere,+ bụrụkwa onye ezi omume.