Abụ Ọma 115:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, tụkwasịnụ Jehova obi.+ Ọ bụ ya na-enyere unu aka, bụrụkwa ọta unu.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 115:11 Ụlọ Nche,11/15/1992, p. 11