Abụ Ọma 115:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova na-echeta anyị, ọ ga-agọzikwa anyị. Ọ ga-agọzi ezinụlọ Izrel.+ Ọ ga-agọzi ezinụlọ Erọn.