Abụ Ọma 119:123 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 123 Anya m anaghịzi ahụcha ụzọ ebe m na-atụ anya ka ị zọpụta m,+Ebe m na-echekwa ka i mezuo ihe dị mma i kwere m ná nkwa.*+
123 Anya m anaghịzi ahụcha ụzọ ebe m na-atụ anya ka ị zọpụta m,+Ebe m na-echekwa ka i mezuo ihe dị mma i kwere m ná nkwa.*+