Abụ Ọma 123:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Otú ahụ ndị na-eje ozi si ele nna ha ukwu anya n’aka,Nwaanyị na-eje ozi ana-elekwa nne ya ukwu anya n’aka,Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe ọ ga-emere anyị amara.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 123:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2018, p. 12-13 Ụlọ Nche,9/1/2006, p. 15
2 Otú ahụ ndị na-eje ozi si ele nna ha ukwu anya n’aka,Nwaanyị na-eje ozi ana-elekwa nne ya ukwu anya n’aka,Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe ọ ga-emere anyị amara.+