Abụ Ọma 132:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụrụ na ụmụ gị emebighị ọgbụgba ndụ m,Ọ bụrụkwa na ha na-eme ihe m na-echetara ha, bụ́ ihe ndị m na-akụziri ha,+Ụmụ ha ga-anọrọkwaN’ocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi.”+
12 Ọ bụrụ na ụmụ gị emebighị ọgbụgba ndụ m,Ọ bụrụkwa na ha na-eme ihe m na-echetara ha, bụ́ ihe ndị m na-akụziri ha,+Ụmụ ha ga-anọrọkwaN’ocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi.”+