Abụ Ọma 137:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị dọọrọ anyị n’agha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ n’ebe ahụ.+ Ndị na-akwa anyị emo chọrọ ka anyị meere ha ihe ọchị. Ha sịrị: “Bụọrọnụ anyị otu n’ime abụ ndị a na-abụ na Zayọn.” Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 137:3 Ezigbo Ofufe, p. 96 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 139-140
3 Ndị dọọrọ anyị n’agha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ n’ebe ahụ.+ Ndị na-akwa anyị emo chọrọ ka anyị meere ha ihe ọchị. Ha sịrị: “Bụọrọnụ anyị otu n’ime abụ ndị a na-abụ na Zayọn.”