Abụ Ọma 143:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Echetala m oge dị anya gara aga. M na-atụgharị uche n’ọrụ gị niile.+ M ji obi m niile na-echebara ọrụ aka gị echiche.* Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 143:5 Ụlọ Nche,12/15/1996, p. 11-12
5 Echetala m oge dị anya gara aga. M na-atụgharị uche n’ọrụ gị niile.+ M ji obi m niile na-echebara ọrụ aka gị echiche.*