Ilu 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ka o wee ghọta ilu na okwu na-agbagwoju anya,Okwu ndị ma ihe kwuru nakwa ilu ha tụrụ.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:6 Ụlọ Nche,9/15/1999, p. 13