Ilu 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụrụ na ha asị: “Soro anyị. Ka anyị gaa chechie ndị mmadụ gbuo ha.* Anyị ga-amakpuru n’ebe zoro ezo, chebiri ndị aka ha dị ọcha.
11 Ọ bụrụ na ha asị: “Soro anyị. Ka anyị gaa chechie ndị mmadụ gbuo ha.* Anyị ga-amakpuru n’ebe zoro ezo, chebiri ndị aka ha dị ọcha.