Ilu 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Akwụsịla ịhụ ndị ọzọ n’anya,* akwụsịkwala igosi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.*+ Yiri àgwà ndị a n’olu gị ka ihe olu. Dee ha n’obi gị.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:3 Ụlọ Nche,9/15/2006, p. 171/15/2000, p. 23-2412/15/1993, p. 12
3 Akwụsịla ịhụ ndị ọzọ n’anya,* akwụsịkwala igosi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.*+ Yiri àgwà ndị a n’olu gị ka ihe olu. Dee ha n’obi gị.+