Ilu 7:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ụlọ ya na-eduga ndị mmadụ n’ili.* Ọ na-eduga n’ebe ndị nwụrụ anwụ tọgbọ.